-
1 Samuel 13:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị Filistia zukọtakwara ka ha lụso ndị Izrel agha. Ụgbọ ịnyịnya agha ha ji dị puku iri atọ (30,000). Ndị agha ha ndị na-agba ịnyịnya dị puku mmadụ isii (6,000). Ha nwekwara ndị agha ndị ọzọ dị ọtụtụ ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Ha gawara maa ụlọikwuu na Mikmash n’ebe ọwụwa anyanwụ Bet-even.+ 6 Ndị Izrel wee hụ na ha nọ ná nsogbu, n’ihi na ha tọrọ atọ. N’ihi ya, ha gara na-ezo n’ọgba,+ n’oghere dị na nkume, ná nnukwu nkume, n’olulu ndị dị n’ime ala, nakwa n’olulu mmiri.
-