Joshụa 10:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Joshụa meriri ndị eze a niile ma weghara ala ha otu mgbe, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel na-alụrụ ndị Izrel agha.+ Nehemaya 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ ha wee banye weghara ala ahụ.+ I meriiri ha ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+ I nyefere ndị Kenan n’aka ha, ma ndị eze ha ma ndị ala ahụ, ka ha mee ha ihe masịrị ha.
42 Joshụa meriri ndị eze a niile ma weghara ala ha otu mgbe, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel na-alụrụ ndị Izrel agha.+
24 Ụmụ ha wee banye weghara ala ahụ.+ I meriiri ha ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ.+ I nyefere ndị Kenan n’aka ha, ma ndị eze ha ma ndị ala ahụ, ka ha mee ha ihe masịrị ha.