Diuterọnọmi 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Lezienụ anya, kpachapụrụnụ onwe unu anya, ka unu ghara ichefu ihe ndị anya unu hụrụ, ka ha gharakwa ịpụ apụ n’obi unu n’oge niile unu dị ndụ. Unu ga-emekwa ka ụmụ unu na ụmụ ụmụ unu mara ha.+ Abụ Ọma 44:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Chineke, anyị ejirila ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọọrọla anyị+Ihe ndị i mere n’oge ha,N’oge dị anya gara aga.
9 “Lezienụ anya, kpachapụrụnụ onwe unu anya, ka unu ghara ichefu ihe ndị anya unu hụrụ, ka ha gharakwa ịpụ apụ n’obi unu n’oge niile unu dị ndụ. Unu ga-emekwa ka ụmụ unu na ụmụ ụmụ unu mara ha.+
44 Chineke, anyị ejirila ntị anyị nụ,Nna nna anyị hà akọọrọla anyị+Ihe ndị i mere n’oge ha,N’oge dị anya gara aga.