Jenesis 22:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebreham kpọrọ ebe ahụ Jehova-jaịre.* Ọ bụ ya mere a ka ji ekwu ruo taa, sị: “Jehova ga-eweta ihe ndị a chọrọ n’ugwu ya.”+ Ọpụpụ 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mosis wee rụọ ebe ịchụàjà ma kpọọ ya Jehova-nisi,*
14 Ebreham kpọrọ ebe ahụ Jehova-jaịre.* Ọ bụ ya mere a ka ji ekwu ruo taa, sị: “Jehova ga-eweta ihe ndị a chọrọ n’ugwu ya.”+