Ndị Ikpe 6:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ gbakọtara aka bịa ọgụ.+ Ha gafere* banye na Ndagwurugwu Jezril ma maa ụlọikwuu.
33 Ndị Midian+ na ndị Amalek+ niile na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ gbakọtara aka bịa ọgụ.+ Ha gafere* banye na Ndagwurugwu Jezril ma maa ụlọikwuu.