Ndị Ikpe 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, mgbe a natachara ụmụ nwoke Izrel ndị ọzọ ahụ ihe oriri na opi, ọ gwara ha ka ha lawa. Ma, ọ hapụrụ naanị narị ụmụ nwoke atọ (300) ahụ. Ụlọikwuu ndị Midian dị ná mgbada, na ndagwurugwu.+
8 N’ihi ya, mgbe a natachara ụmụ nwoke Izrel ndị ọzọ ahụ ihe oriri na opi, ọ gwara ha ka ha lawa. Ma, ọ hapụrụ naanị narị ụmụ nwoke atọ (300) ahụ. Ụlọikwuu ndị Midian dị ná mgbada, na ndagwurugwu.+