Ndị Ikpe 8:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O wee sị ụmụ nwoke ndị Sọkọt: “Biko, nyenụ ndị so m achịcha n’ihi na ike gwụrụ ha. M na-achụ Ziba na Zalmọna, bụ́ ndị eze Midian.” 6 Ma ndị isi Sọkọt sịrị ya: “Ì jidela Ziba na Zalmọna, nke mere anyị ga-eji nye ndị agha gị achịcha?”
5 O wee sị ụmụ nwoke ndị Sọkọt: “Biko, nyenụ ndị so m achịcha n’ihi na ike gwụrụ ha. M na-achụ Ziba na Zalmọna, bụ́ ndị eze Midian.” 6 Ma ndị isi Sọkọt sịrị ya: “Ì jidela Ziba na Zalmọna, nke mere anyị ga-eji nye ndị agha gị achịcha?”