Ndị Ikpe 8:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee si n’ebe ahụ garuo Penuel ma rịọ ha otu ihe ahụ, ma ụmụ nwoke ndị Penuel zara ya ihe ahụ ụmụ nwoke ndị Sọkọt zara. 9 O wee gwakwa ndị Penuel, sị: “Mgbe m lọtara n’udo, m ga-akwatu ụlọ elu a.”+
8 O wee si n’ebe ahụ garuo Penuel ma rịọ ha otu ihe ahụ, ma ụmụ nwoke ndị Penuel zara ya ihe ahụ ụmụ nwoke ndị Sọkọt zara. 9 O wee gwakwa ndị Penuel, sị: “Mgbe m lọtara n’udo, m ga-akwatu ụlọ elu a.”+