9 N’ihi ya, Ịsọ gara n’ezinụlọ Ishmel lụrụ Mehalat nwa Ishmel nwa Ebreham. Mehalat bụ nwanne nwaanyị Nebeyọt. Ịsọ lụrụ ya n’elu ụmụ nwaanyị ndị nke ọ lụrụla.+
28 Mgbe ndị Ishmel, ya bụ, ndị Midian+ ndị na-azụ ahịa, na-agafe, ha dọpụtara Josef n’olulu ahụ ma resị ya ndị Ishmel. Ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ Ndị ahụ kpọọrọ Josef banye n’Ijipt.