Ndị Ikpe 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha wee si n’ụlọ* Bel-birit+ nye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri asaa. Abimelek ji ya goo ndị na-enweghị ihe ha na-arụ na ndị na-akparị mmadụ ka ha soro ya.
4 Ha wee si n’ụlọ* Bel-birit+ nye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri asaa. Abimelek ji ya goo ndị na-enweghị ihe ha na-arụ na ndị na-akparị mmadụ ka ha soro ya.