Ndị Ikpe 8:30, 31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Gidiọn mụrụ ụmụ nwoke iri asaa, n’ihi na ọ lụrụ ọtụtụ ụmụ nwaanyị. 31 Ma iko ya nwaanyị, onye bi na Shikem, mụụrụ ya otu nwa nwoke. Ọ gụrụ ya Abimelek.+
30 Gidiọn mụrụ ụmụ nwoke iri asaa, n’ihi na ọ lụrụ ọtụtụ ụmụ nwaanyị. 31 Ma iko ya nwaanyị, onye bi na Shikem, mụụrụ ya otu nwa nwoke. Ọ gụrụ ya Abimelek.+