2 Ndị Eze 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe Atalaya+ nne Ehazaya hụrụ na nwa ya nwoke anwụọla,+ ọ gara ka o gbuo ụmụ eze niile.+ 2 Ihe E Mere 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya nyere ya, o ji mma agha gbuo ụmụnne ya niile+ iji mee ka ọchịchị ya sie ike. O gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi ndị Izrel.
4 Mgbe Jehoram chịwara alaeze nna ya nyere ya, o ji mma agha gbuo ụmụnne ya niile+ iji mee ka ọchịchị ya sie ike. O gbukwara ụfọdụ n’ime ndị isi ndị Izrel.