Ndị Ikpe 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt.+ Ha fewere chi dị iche iche, bụ́ chi nke ndị gbara ha gburugburu.+ Ha kpọọrọ ha isiala ma kpasuo Jehova iwe.+
12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, onye kpọpụtara ha n’Ijipt.+ Ha fewere chi dị iche iche, bụ́ chi nke ndị gbara ha gburugburu.+ Ha kpọọrọ ha isiala ma kpasuo Jehova iwe.+