Jeremaya 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Juda, olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ha bịa nyere gị aka ma ọ bụrụ na ha ga-azọpụtali gị n’oge ọdachi dakwasịrị gị. N’ihi na chi gị dị ọtụtụ otú ahụ obodo gị dị ọtụtụ.+
28 Juda, olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ha bịa nyere gị aka ma ọ bụrụ na ha ga-azọpụtali gị n’oge ọdachi dakwasịrị gị. N’ihi na chi gị dị ọtụtụ otú ahụ obodo gị dị ọtụtụ.+