Jenesis 19:36, 37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. 37 Nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ndị nọ taa.+ Diuterọnọmi 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova wee sị m, ‘Esesala Moab okwu ma ọ bụ lụso ya agha n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ nke gị maka na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere Aa ka ọ bụrụ nke ha.+
36 Lọt wee tụwa ụmụ ya abụọ ime. 37 Nke ada mụrụ nwa nwoke wee gụọ ya Moab.+ Ọ bụ ya bụ nna ndị Moab ndị nọ taa.+
9 Jehova wee sị m, ‘Esesala Moab okwu ma ọ bụ lụso ya agha n’ihi na agaghị m enye gị ala ya ọ bụla ka ọ bụrụ nke gị maka na ọ bụ ụmụ Lọt ka m nyere Aa ka ọ bụrụ nke ha.+