Nehemaya 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “I nyere ha alaeze dị iche iche na ndị dị iche iche, keere ha ala ndị ahụ ná mpaghara ná mpaghara.+ Ha wee weghara ala Saịhọn,+ ya bụ, ala eze Heshbọn,+ nakwa ala Ọg+ nke eze Beshan.
22 “I nyere ha alaeze dị iche iche na ndị dị iche iche, keere ha ala ndị ahụ ná mpaghara ná mpaghara.+ Ha wee weghara ala Saịhọn,+ ya bụ, ala eze Heshbọn,+ nakwa ala Ọg+ nke eze Beshan.