Ndị Ikpe 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee sị ha: “Ihe a na-eri eri si n’ihe na-eri ihe pụta. Ihe dị ụtọ sikwa n’ihe siri ike pụta.”+ Ha enweghị ike ịkọwa ilu a ruo ụbọchị atọ.
14 O wee sị ha: “Ihe a na-eri eri si n’ihe na-eri ihe pụta. Ihe dị ụtọ sikwa n’ihe siri ike pụta.”+ Ha enweghị ike ịkọwa ilu a ruo ụbọchị atọ.