Ndị Ikpe 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Delaịla hụrụ na ọ gwala ya ihe niile dị ya n’obi, ọ kpọrọ ndị isi ndị Filistia ozugbo,+ sị ha: “Gbagotenụ ugbu a maka na ọ gwala m ihe niile dị ya n’obi.” Ndị isi ndị Filistia wee gbagote bịakwute ya, ha wetakwara ego ha ga-enye ya.
18 Mgbe Delaịla hụrụ na ọ gwala ya ihe niile dị ya n’obi, ọ kpọrọ ndị isi ndị Filistia ozugbo,+ sị ha: “Gbagotenụ ugbu a maka na ọ gwala m ihe niile dị ya n’obi.” Ndị isi ndị Filistia wee gbagote bịakwute ya, ha wetakwara ego ha ga-enye ya.