Ndị Ikpe 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ha zoro n’ime ime ụlọ chebiri ya. Delaịla wee kpọọ ya, sị: “Samsịn, ndị Filistia abịala!” O wee dọbisịa akwara ndị ahụ. Ha dọbiri ngwa ngwa otú eriri si adọbi ma a ṅaa ya n’ọkụ.+ A mataghị ihe na-enye ya ike.
9 Ha zoro n’ime ime ụlọ chebiri ya. Delaịla wee kpọọ ya, sị: “Samsịn, ndị Filistia abịala!” O wee dọbisịa akwara ndị ahụ. Ha dọbiri ngwa ngwa otú eriri si adọbi ma a ṅaa ya n’ọkụ.+ A mataghị ihe na-enye ya ike.