Ndị Ikpe 14:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Nwunye Samsịn wee bewere Samsịn ákwá ma sị ya: “Ị kpọrọ m asị. Ị hụghị m n’anya.+ Ị tụụrụ ndị obodo m ilu, ma ị kọwaraghị m ya.” O wee sị ya: “Akọwaraghị m ya nne m na nna m. M̀ kwesịrị ịkọwara gị ya?”
16 Nwunye Samsịn wee bewere Samsịn ákwá ma sị ya: “Ị kpọrọ m asị. Ị hụghị m n’anya.+ Ị tụụrụ ndị obodo m ilu, ma ị kọwaraghị m ya.” O wee sị ya: “Akọwaraghị m ya nne m na nna m. M̀ kwesịrị ịkọwara gị ya?”