1 Samuel 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ echi ya, ha hụrụ na Degọn adaala kpuo ihu n’ala n’ihu Igbe Jehova. E gbupụkwala isi Degọn na ọbụ aka ya abụọ, ha atọgbọrọ n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ. Naanị ahụ́ ya* fọziri.
4 Mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ echi ya, ha hụrụ na Degọn adaala kpuo ihu n’ala n’ihu Igbe Jehova. E gbupụkwala isi Degọn na ọbụ aka ya abụọ, ha atọgbọrọ n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ. Naanị ahụ́ ya* fọziri.