Ndị Ikpe 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, Jehova na-enye ha ndị ikpe ga-azọpụta ha n’aka ndị na-akwakọrọ ihe ha.+ Ndị Ikpe 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ iri abụọ n’oge ndị Filistia na-achị ndị Izrel.+