Ndị Ikpe 13:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Nwaanyị ahụ mechara mụọ nwa nwoke ma gụọ ya Samsịn.+ Nwa ahụ wee na-eto, Jehova nọkwa na-agọzi ya. 25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya+ na Mehane-dan,+ nke dị n’agbata Zora na Eshtaọl.+
24 Nwaanyị ahụ mechara mụọ nwa nwoke ma gụọ ya Samsịn.+ Nwa ahụ wee na-eto, Jehova nọkwa na-agọzi ya. 25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya+ na Mehane-dan,+ nke dị n’agbata Zora na Eshtaọl.+