Ọnụ Ọgụgụ 13:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Mosis na-edunye ha ka ha gaa nyopụta otú ala Kenan dị, ọ sịrị ha: “Gaanụ Negeb,* gbagookwanụ n’ebe bụ́ ugwu ugwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha wee gaa nyopụta otú ala ahụ dị malite n’ala ịkpa Zin+ ruo Rihọb,+ nke dị nso na Libo-hemat.*+
17 Mgbe Mosis na-edunye ha ka ha gaa nyopụta otú ala Kenan dị, ọ sịrị ha: “Gaanụ Negeb,* gbagookwanụ n’ebe bụ́ ugwu ugwu.+