Jenesis 30:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Rechel wee sị: “Chineke ekpeerela m ikpe. O geela m ntị, nke mere na o nyere m nwa nwoke.” Ọ bụ ya mere o ji gụọ ya Dan.*+ Jenesis 32:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Nwoke ahụ sịziri ya: “Aha gị agaghịzi abụ Jekọb, kama ọ ga-abụzi Izrel*+ maka na gị na Chineke na ndị mmadụ agbaala mgba,+ n’ikpeazụ, gị emerie.”
6 Rechel wee sị: “Chineke ekpeerela m ikpe. O geela m ntị, nke mere na o nyere m nwa nwoke.” Ọ bụ ya mere o ji gụọ ya Dan.*+
28 Nwoke ahụ sịziri ya: “Aha gị agaghịzi abụ Jekọb, kama ọ ga-abụzi Izrel*+ maka na gị na Chineke na ndị mmadụ agbaala mgba,+ n’ikpeazụ, gị emerie.”