Ndị Ikpe 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị Izrel biliri gaa Betel ka ha jụọ Chineke ase.+ Ha wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ gaa lụso ndị ebo Benjamin agha?” Jehova zara, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.” Ndị Ikpe 20:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị Izrel niile wee gaa Betel. Ha bere ákwá ma nọrọ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu Jehova.+ Ha buru ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo mgbede, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.
18 Ndị Izrel biliri gaa Betel ka ha jụọ Chineke ase.+ Ha wee sị: “Ònye n’ime anyị ga-ebute ụzọ gaa lụso ndị ebo Benjamin agha?” Jehova zara, sị: “Juda ga-ebute ụzọ.”
26 Ndị Izrel niile wee gaa Betel. Ha bere ákwá ma nọrọ ọdụ n’ebe ahụ n’ihu Jehova.+ Ha buru ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo mgbede, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.