Levitikọs 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “‘Ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na mmadụ* echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi na e nwere ihe ọ ga-eme, ma ọ̀ bụ ime ihe ọma ma ọ̀ bụ ime ihe ọjọọ, ma ya emechaa chọpụta na ya echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi ahụ, ikpe mara ya.*+ Levitikọs 19:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu ejila aha m aṅụ iyi ụgha,+ si otú ahụ mebie aha Chineke unu. Abụ m Jehova. Matiu 5:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Unu nụkwara na a gwara ndị oge ochie, sị: ‘Ahapụla ime ihe ị ṅụrụ n’iyi,+ kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’*+
4 “‘Ma ọ bụkwanụ, ọ bụrụ na mmadụ* echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi na e nwere ihe ọ ga-eme, ma ọ̀ bụ ime ihe ọma ma ọ̀ bụ ime ihe ọjọọ, ma ya emechaa chọpụta na ya echeghị echiche nke ọma ṅụọ iyi ahụ, ikpe mara ya.*+
33 “Unu nụkwara na a gwara ndị oge ochie, sị: ‘Ahapụla ime ihe ị ṅụrụ n’iyi,+ kama mezuo nkwa i kwere Jehova.’*+