46 Ndị ebo Benjamin niile ndị nwụrụ n’ụbọchị ahụ dị puku ụmụ nwoke iri abụọ na puku ise (25,000) ndị ji mma agha.+ Ha niile bụcha ndị agha dị ike. 47 Ma narị ụmụ nwoke isii (600) gbagara n’ala ịkpa, ná nnukwu nkume Rimọn. Ha nọrọ ọnwa anọ ná nnukwu nkume Rimọn.