8 Ha jụrụ, sị: “N’ebo niile e nwere n’Izrel, olee onye na-abịaghị na Mizpa+ n’ihu Jehova?” Ha chọpụtara na e nweghị onye si Jebesh-gilied bịa n’ebe ọgbakọ ahụ zukọrọ.
12 N’ime ndị bi na Jebesh-gilied, ha chọtara narị ụmụ agbọghọ anọ (400) na-amaghị nwoke, ndị ha na nwoke na-enwetụbeghị mmekọahụ. Ha wee kpọta ha n’ụlọikwuu dị na Shaịlo,+ nke dị na Kenan.