16 Unu ga-ebibi ndị niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enyefe n’aka unu.+ Unu* emerela ha ebere.+ Unu efekwala chi ha dị iche iche ofufe,+ n’ihi na ọ ga-abụrụ unu ọnyà.+
2 Ha si ná mba ndị ahụ Jehova gwara ndị Izrel gbasara ha, sị: “Unu na ha emekọrịtakwala ihe,* n’ihi na ha ga-arata unu* ka unu fewe chi ha.”+ Ma Solomọn bịara na-akpa ha nnọọ nso, hụkwa ha n’anya.