Joshụa 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu ahụkwala ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere mba ndị a niile n’ihi unu. Jehova bụ́ Chineke unu meere unu ya maka na ọ bụ ya na-alụrụ unu agha.+ Joshụa 24:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị Izrel wee na-efe Jehova n’oge niile Joshụa nọ ndụ nakwa n’oge niile ndị okenye, ndị Joshụa bu ụzọ nwụọ, nọ ndụ, ya bụ, ndị hụrụ ihe niile Jehova meere ndị Izrel.+
3 Unu ahụkwala ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu mere mba ndị a niile n’ihi unu. Jehova bụ́ Chineke unu meere unu ya maka na ọ bụ ya na-alụrụ unu agha.+
31 Ndị Izrel wee na-efe Jehova n’oge niile Joshụa nọ ndụ nakwa n’oge niile ndị okenye, ndị Joshụa bu ụzọ nwụọ, nọ ndụ, ya bụ, ndị hụrụ ihe niile Jehova meere ndị Izrel.+