Joshụa 13:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ugbu a, Joshụa emeela agadi, kaa ezigbo nká.+ Jehova wee sị ya: “I meela agadi, kaa ezigbo nká. Ma, a ka nwere ala buru ezigbo ibu unu na-ewegharabeghị. 2 Unu ewegharabeghị ala ndị a:+ ala ndị Filistia niile na ala ndị Geshọ niile+
13 Ugbu a, Joshụa emeela agadi, kaa ezigbo nká.+ Jehova wee sị ya: “I meela agadi, kaa ezigbo nká. Ma, a ka nwere ala buru ezigbo ibu unu na-ewegharabeghị. 2 Unu ewegharabeghị ala ndị a:+ ala ndị Filistia niile na ala ndị Geshọ niile+