Rut 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha toro? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Mba, ụmụ m, otú ahụhụ Jehova na-ata m si rute unu na-ewute m.”+
13 ùnu ga-anọ na-eche ha ruo mgbe ha toro? Ùnu ga-anọrọ n’alụghị di n’ihi ha? Mba, ụmụ m, otú ahụhụ Jehova na-ata m si rute unu na-ewute m.”+