Rut 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, Rut sịrị ya: “Arịọla m ka m hapụ gị. Arịọkwala m ka m kwụsị iso gị, n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga. Ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ. Ndị gị ga-abụ ndị m. Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+ Rut 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ otú a ka Naomi si si Moab lọta,+ ya na Rut nwunye nwa ya, bụ́ onye Moab. Ha rutere Betlehem n’oge a malitere iwe ọka bali n’ubi.+
16 Ma, Rut sịrị ya: “Arịọla m ka m hapụ gị. Arịọkwala m ka m kwụsị iso gị, n’ihi na ebe ị gara ka m ga-aga. Ebe ị ga-arahụ ka m ga-arahụ. Ndị gị ga-abụ ndị m. Chineke gị ga-abụkwa Chineke m.+
22 Ọ bụ otú a ka Naomi si si Moab lọta,+ ya na Rut nwunye nwa ya, bụ́ onye Moab. Ha rutere Betlehem n’oge a malitere iwe ọka bali n’ubi.+