Abụ Ọma 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Chebe m ka mkpụrụ anya gị.+ Zoo m n’okpuru nku gị.+ Abụ Ọma 36:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke, ịhụnanya gị* enweghị atụ.+ Ọ bụ n’okpuru nku gị ka ndị mmadụ na-agbaba ka e chebe ha.+ Abụ Ọma 57:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Chineke, meere m amara. Biko, meere m amara,N’ihi na m gbabala* n’ime gị,+M ga-ezokwa n’okpuru nku gị ruo mgbe nsogbu gafere.+ Abụ Ọma 63:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ọ bụ gị na-enyere m aka,+M nọkwa n’okpuru nku gị na-eti mkpu ọṅụ.+
57 Chineke, meere m amara. Biko, meere m amara,N’ihi na m gbabala* n’ime gị,+M ga-ezokwa n’okpuru nku gị ruo mgbe nsogbu gafere.+