Rut 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Nọrọ ebe a n’abalị a. Ọ bụrụ na ọ gbara gị n’ụtụtụ, ọ dị mma. Ya gbara gị.+ Ma ọ bụrụ na ọ chọghị ịgbara gị, eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na m ga-agbara gị. Dinara ebe a ruo ụtụtụ.”
13 Nọrọ ebe a n’abalị a. Ọ bụrụ na ọ gbara gị n’ụtụtụ, ọ dị mma. Ya gbara gị.+ Ma ọ bụrụ na ọ chọghị ịgbara gị, eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na m ga-agbara gị. Dinara ebe a ruo ụtụtụ.”