1 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma Devid bụ nwa Jesi,+ onye Efrata,+ ya bụ, onye Betlehem+ nke dị na Juda. Jesi mụrụ ụmụ nwoke asatọ.+ O meekwala agadi n’oge Sọl na-achị. Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Úkwù osisi Jesi+ ga-epu ome.+ Ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amịkwa mkpụrụ. Ndị Rom 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe onye ga-esi n’ezinụlọ* Jesi.+ Ọ ga-achịkwa mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche ga-enwe olileanya na ya.”+
12 Ma Devid bụ nwa Jesi,+ onye Efrata,+ ya bụ, onye Betlehem+ nke dị na Juda. Jesi mụrụ ụmụ nwoke asatọ.+ O meekwala agadi n’oge Sọl na-achị.
12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe onye ga-esi n’ezinụlọ* Jesi.+ Ọ ga-achịkwa mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche ga-enwe olileanya na ya.”+