2 Samuel 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa,+ mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+ 1 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jesi amụọ Elayab bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, Shimia nwa ya nke atọ,+ 1 Ihe E Mere 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ozem nwa ya nke isii, na Devid+ nwa ya nke asaa.
8 Gwakwa Devid ohu m, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ị nọ na-edugharị ìgwè ewu na atụrụ ka ha na-ata ahịhịa,+ mụ abịa kpọrọ gị ka ị bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+