Ilu 21:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ime ihe dị mma na ihe ziri eziNa-amasị Jehova karịa ịchụ àjà.+ Hosia 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ ịhụnanya,* ọ bụghị àjà. Ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ.+ Mak 12:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mmadụ iji obi ya niile na nghọta ya niile na ike ya niile hụ ya n’anya nakwa ịhụ onye agbata obi ya n’anya otú ọ hụrụ onwe ya karịrị àjà niile a na-esucha ọkụ na àjà ndị ọzọ.”+
6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ ịhụnanya,* ọ bụghị àjà. Ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ.+
33 Mmadụ iji obi ya niile na nghọta ya niile na ike ya niile hụ ya n’anya nakwa ịhụ onye agbata obi ya n’anya otú ọ hụrụ onwe ya karịrị àjà niile a na-esucha ọkụ na àjà ndị ọzọ.”+