1 Samuel 22:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze gwaziri ndị nche* nọ ya nso, sị: “Gaanụ gbuo ndị nchụàjà Jehova, n’ihi na ha dụnyeere Devid úkwù. Ha ma na ọ gbara ọsọ ma ha agwaghị m.” Ma, ndị nche ahụ achọghị ịkpa ndị nchụàjà Jehova aka.
17 Eze gwaziri ndị nche* nọ ya nso, sị: “Gaanụ gbuo ndị nchụàjà Jehova, n’ihi na ha dụnyeere Devid úkwù. Ha ma na ọ gbara ọsọ ma ha agwaghị m.” Ma, ndị nche ahụ achọghị ịkpa ndị nchụàjà Jehova aka.