1 Ihe E Mere 11:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye na-esote ya bụ Elieza+ nwa Dodo nwa Ahohaị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị dike atọ bụ́ ndị agha Devid. 13 Ya na Devid nọ na Pas-damim+ mgbe ha na ndị Filistia lụrụ agha. E nwere ala ọka bali juru na ya, ma ndị Izrel gbara ọsọ n’ihi ndị Filistia.
12 Onye na-esote ya bụ Elieza+ nwa Dodo nwa Ahohaị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị dike atọ bụ́ ndị agha Devid. 13 Ya na Devid nọ na Pas-damim+ mgbe ha na ndị Filistia lụrụ agha. E nwere ala ọka bali juru na ya, ma ndị Izrel gbara ọsọ n’ihi ndị Filistia.