1 Samuel 17:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Devid wee gwa onye Filistia ahụ, sị: “I ji mma agha na ube na árọ̀+ na-abịa ịlụso m ọgụ, ma m ji aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke ndị agha Izrel, onye ị na-akparị,* na-abịa ịlụso gị ọgụ.+
45 Devid wee gwa onye Filistia ahụ, sị: “I ji mma agha na ube na árọ̀+ na-abịa ịlụso m ọgụ, ma m ji aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke ndị agha Izrel, onye ị na-akparị,* na-abịa ịlụso gị ọgụ.+