9 Onye nchụàjà ahụ wee sị: “Mma agha Golayat,+ onye Filistia ahụ i gburu na Ndagwurugwu Ịla,+ dị ebe a. Ọ dị n’azụ efọd.+ E ji ákwà fụchie ya. Ọ bụrụ na ị chọrọ iwere ya, were ya, n’ihi na ọ bụ naanị ya dị ebe a.” Devid wee sị: “O nweghị nke ka ya mma. Nye m ya.”