-
1 Samuel 17:17, 18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Otu ụbọchị, Jesi sịrị Devid nwa ya: “Biko, buru ọka* a e ghere eghe,* nke dị otu efa,* nakwa achịcha iri a bugara ụmụnne gị ngwa ngwa n’ebe ndị agha Izrel mara ụlọikwuu. 18 Burukwa chiiz* a dị ụzọ iri bugara ọchịagha otu puku ndị agha. Gaakwa hụ ụmụnne gị ka ị mara otú ha mere. Natakwa ha ihe ga-egosi m na ahụ́ dị ha.”
-