-
1 Samuel 17:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Devid wee bilie n’isi ụtụtụ hapụ ìgwè atụrụ ahụ n’aka onye na-elekọta atụrụ, buru ihe ndị ahụ gawa ebe ahụ Jesi nna ya gwara ya gaa. Mgbe ọ garuru ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu, ndị agha nọ na-aga n’ọgbọ agha, na-eti mkpu agha.
-