1 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye Filistia ahụ sịkwara: “M na-echere ndị agha Izrel aka mgba+ taa.* Họpụtanụ otu nwoke ka mụ na ya chịpụ ya!” Jeremaya 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe.
10 Onye Filistia ahụ sịkwara: “M na-echere ndị agha Izrel aka mgba+ taa.* Họpụtanụ otu nwoke ka mụ na ya chịpụ ya!”
10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe.