1 Samuel 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ònye ka eze Izrel na-achụgharị? Ònyedị ka ị na-achụ ọsọ? Ọ̀ bụ mụnwa dị ka nkịta nwụrụ anwụ na àkpịrị́?+ 2 Samuel 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Abishaị nwa Zeruya+ wee sị eze: “Gịnị mere nkịta a nwụrụ anwụ+ ga-eji na-akpọ onyenwe m eze iyi?+ Biko, ka m gaa gbupụ ya isi.”+ 2 Ndị Eze 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Hazel asị: “Olee otú ohu gị bụ́ nkịta efu ga-esi enwe ike ime ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosila m na ị ga-abụ eze Siria.”+
14 Ònye ka eze Izrel na-achụgharị? Ònyedị ka ị na-achụ ọsọ? Ọ̀ bụ mụnwa dị ka nkịta nwụrụ anwụ na àkpịrị́?+
9 Abishaị nwa Zeruya+ wee sị eze: “Gịnị mere nkịta a nwụrụ anwụ+ ga-eji na-akpọ onyenwe m eze iyi?+ Biko, ka m gaa gbupụ ya isi.”+
13 Hazel asị: “Olee otú ohu gị bụ́ nkịta efu ga-esi enwe ike ime ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosila m na ị ga-abụ eze Siria.”+