2 Ihe E Mere 20:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jahazayel wee sị: “Ndị Juda niile na ndị bi na Jeruselem, nakwa Eze Jehoshafat, geenụ ntị. Nụrụnụ ihe Jehova gwara unu. Ọ sịrị: ‘Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi ìgwè mmadụ a. Agha a abụghị nke unu, kama ọ bụ nke Chineke.+ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A na-akwadebe ịnyịnya maka ụbọchị agha,+Ma, ọ bụ Jehova na-azọpụta mmadụ.+
15 Jahazayel wee sị: “Ndị Juda niile na ndị bi na Jeruselem, nakwa Eze Jehoshafat, geenụ ntị. Nụrụnụ ihe Jehova gwara unu. Ọ sịrị: ‘Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi ìgwè mmadụ a. Agha a abụghị nke unu, kama ọ bụ nke Chineke.+