Abụ Ọma 37:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Hapụ iwe, hapụkwa ọnụma.+ Ewela iwe wee gaa mee ihe ọjọọ.* Ilu 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mmadụ na-akwụsị iwe iwe ma e wetuo obi* zaa ya okwu,+Ma okwu ọjọọ* na-akpasu iwe.+ Ekliziastis 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ekwela ka iwe na-ewe gị ọsọ ọsọ,+ n’ihi na ọ bụ ndị nzuzu na-ewe iwe ọsọ ọsọ.+