1 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka Jehova bụrụ onyeikpe. Ọ ga-eleba okwu mụ na gị anya, kpeekwa ikpe mụ na gị.+ Ọ ga-ekpere m ikpe ma kpepụta m n’aka gị.” Abụ Ọma 35:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị iro m.+ Lụso ndị na-alụso m ọgụ ọgụ.+
15 Ka Jehova bụrụ onyeikpe. Ọ ga-eleba okwu mụ na gị anya, kpeekwa ikpe mụ na gị.+ Ọ ga-ekpere m ikpe ma kpepụta m n’aka gị.”